Rose Namayanja

Rose Namayanja
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
aha enyereRose Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Ọgọọst 1975 Dezie
Ebe ọmụmụNakaseke District Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, odee akwụkwọ, onye ọka iwu, onye ntaakụkọ Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Uganda Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University, Cranfield University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Namayanja Rose Nsereko (amụrụ n'abalị iri na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1975) bụ onye ọka iwu Uganda, onye na-ede akwụkwọ akụkọ, onye edemede, onye njikwa ngalaba nchekwa na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye na-ahụ maka akụ na ụba nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị Uganda, The National Resistance Movement (NRM).[1]

Namayanja bụ onye bụbu Minista nke Ozi na Ntuziaka Mba na Cabinet nke Uganda, ọkwá o nwere site na 23 Mee 2013, ruo 1 Machị 2015.[2][3] Tupu nke ahụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista nke Steeti maka Luwero Triangle n'ọfịs Praịm Minista, site na 27 Mee 2011 ruo 24 Mee 2013. Ọ nọchiri Thembo Nyombi, onye a họpụtara ka ọ bụrụ Minista nke Teknụzụ Ozi.[4] Namayanja jere ozi dị ka onye omeiwu a họpụtara maka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị nke Nakaseke District site na 2006 ruo 2016.[5] Ọ bụ onye guzobere Uganda Young Democrats (UYD), ngalaba ndị ntorobịa nke Uganda's Democratic Party (DP) nke a maara maka ime ihe ike ya n'etiti afọ ndị 1990.[6][7]

  1. NEC approves Lumumba, Namayanja for NRM jobs. Daily Monitor.
  2. New Vision (24 May 2013). President Museveni Makes Minor Cabinet Changes. New Vision. Retrieved on 10 February 2015.
  3. Uganda State House (1 March 2015). Full Cabinet List As At 1 March 2015. Archived from the original on 9 July 2017. Retrieved on 3 March 2015.
  4. Uganda State House (27 May 2011). Comprehensive List of New Cabinet Appointments & Dropped Ministers. Facebook.com. Retrieved on 10 February 2015.
  5. "Over 20 MPs bow out of 2016 race", Informer East Africa, 25 May 2015. Retrieved on 28 May 2017.
  6. Kiggundu (15 September 2013). Sejusa Makes Star Out of Lawyer Luzige. Archived from the original on 11 February 2015. Retrieved on 10 February 2015.
  7. POU (2011). Profile of Namayanja Rose Nsereko: Woman Representative for Nakaseke District. Parliament of Uganda (POU). Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 10 February 2015.

Developed by StudentB